Akwukwo na ato uto
Akwukwo na ato uto
Akwukwo na-ato uto, an Igbo saying / poem which underpins education as pleasant, sweet and tasty.
“Akwukwo na-ato uto;
O na-ara ahu na mmuta;
Onye nwere ntasi obi; o ga amuta akwukwo,
Ma o buru na nne gi na nna gi nwere ego,
Ma o buru na nne gi na nna gi nwere ego.”
Meaning:
"Formal education is valuable, but financial constraints can be a barrier. While financial support from parents can help, a willing and dedicated learner acquire knowledge".